Lyrics.com »

Search results for 'nzoputa'

Yee yee! We've found 24 lyrics matching nzoputa.

Year:


Filter by gender:

Lyrics:

aai nzoputa   aai
Nikana mmerayin  Ebere

Niyin ihunaya Chineke
Onyere nayo okparaya
Koyanbu nanke kwere naya
Nare wum mawendu ebiyebi

Chineke aa
If no be You
Tell me where I for dey today
If not Grace
Wetin I for be today
Oku n'erere
You are there for me
Onye Nzoputa
You no dey fall my hand
Onye nzoputa
Lord Mili
Xplicit
Anya mu ga ahu
Onye nzoputa
A ga m apara
Hallelujah apara
Pagara Jehova
Anya mu ga ahu
Onye nzoputa
A ga m apara
fewe eze ka eze eeee

Chorus X2:	
Bianu soro m, Bianu soro m fewe Chinaeke m
Bianu soro m, O bu nani Ya bu onye nzoputa uwa aaa

Solo:		
E nwere m Chukwu
Na Bethlehem k'a muru
Eze uwa nile
Na Bethlehem k'a muru nwa
Na Bethlehem k'a muru
Nwa ka nwa n'uwa nile
Nwa ka nwa
Jesu Kristi
Onye nzoputa
Jesu Eze
If no be you
Tell me where I for dey today
If not grace
Wetin I for be today
Oku n'erere (Consuming fire)
You are there for me
Onye Nzoputa (My
You've been my guide and shield
My Fortress and my rock
Yahweh, Onye nzoputa

You've been my guide and shield
My Fortress and my rock
Yahweh,  Onye
Owelu ndi chukwu ji emeonu
Ndi oji emeonuooo ha na enyelu obodo aka
Ndi oji abamba ha na agbanye cinema ndi nzoputa
Owelu ndi chukwu ji eme onu
Ndi
Bịa nye m o ọṅụ si na nzọpụta gị

Bịa nye m o, udo si na nzọpụta gị

Bịa nye m o ọṅụ si na nzọpụta gị

Chineke, arịrịọ ka m na ario.
YOU TOOK MY SHAME 
AND GAVE ME VICTORY.
DIKE N’AGHA KI BU, ONYE NZOPUTA. 
YOU RAISED ME UP AND YOU FOUGHT FOR ME. 
DIKE N’AGHA KI BU. DIKE N’AGHA KIBU
nzoputa

Obi-ekele, ifunanya

Buru na obi na chukwu bu onye onyinye

Onye okike, 

Agu na-eche mba

Isi iyi nke ndu
Isi iyi nke ndu
Isi iyi nke ndu

Nwanne
ogaranya, afor n'amaghi na oga amu onye eze, ya ka imere omuo onye nzoputa.
Umu uwa n'ekwu okwu nasi, ihe oma oga esi Nazareth bia ? mana uche chukwu abughi
Chinaeke eeee
Chorus: Ya emekwala gi obi abua
Solo: Jesus bu onye nzoputa uwa aaaaa,
Chorus: E nwekwala obi abua
Solo: Jesus bu Onye na-agwo oria aaaa!
watered uh
Tell u Christ is the reason I flourish
I win coz I got the seal
Nzoputa n'dum bu ngozi'm
Ngozi di ni me ofu onye bu Jesu
Enwerem ngozi n'ile di
[Intro]
(Speaking in tongues)

[Verse 1]
Onye nzoputa (my deliverer)
Ibu chukwu onyenememma
(You are the God that does Good)
Chukwu ehh (God)
Chim eh
onwe anyi
Naranu Ekele diri Gi
Chineke Onye Nzoputa
Nurunu ariri'anyi
Nna nara
Nar'onyi ny'anyi
Nar'onyi ny'anyi
Oh Nna di nso
Olisa bi n'igwe
nku chima ujuoo
Mmiri bole hole ka nku chima uju oo
Chima ujueee chiri ani gabaoo

Otego ani chobara onye nzoputa o
Chima uju
Nwa afo egbema bu odogwu
Nzoputa gi 
Ojuru m anya 
Ogwugwo nso gi
Ojuru m anya
cmara gi bara uba
Ojuru m anya
Yamere m nna asi gi
Nna m nara ekele

Repeat chorus

Igwe Igwe Igwe
Solo,
Iwo ni, Iwo ni ooo,
( Oku Nnerere, oku nnerere, chimooo,
Chineke o ye nzoputa, eze ebube Chineke,
cgu/4x agunechemba,
Uwan turu Ike chuckwu,
Otutu
mgbanwe
O kwa Gị doziri ndụ Meri Magdalịn?
O kwa Gị doziri ndụ nwanyị oruru ọbara?
Zakịọs zutere Gị; I nye ya nzọpụta
Sọl zutere Gi; I gbanweere ya aha
mgbanwe
O kwa Gị doziri ndụ Meri Magdalịn?
O kwa Gị doziri ndụ nwanyị olulu ọbara?
Zakịọs zutere Gị; I nye ya nzọpụta
Sọl zutere Gi; I gbanweere ya aha
biko nurianu onu
Na a muworo anyi onye nzoputa
Na Bethlehem nke juda ka-a muru Jisos
Onye ike nile di na aka ya
Anyi na abu abu, anyi netikwa nkpu onu,
mkpuloosisi di forbidden 
...miife faamaro bu na nwoke bu onye nzoputa ka nnem abu virgin 

Maalu na Freedom adi abia for free
ife onyiisi eneediro anya to see
mmesoma Gi n'ime ndu m
Onu m apughi ikocha ya
Ahuike I jiri choo m mma
Nchekwaba Gi na ndu m oh
Nara ekele m jiri bia
Onye nzoputa uwa nile
Udo nke obim o

Discuss these nzoputa Lyrics with the community:

0 Comments

    We need you!

    Help build the largest human-edited lyrics collection on the web!

    Search for song lyrics by

    Genres »

    Styles »

    Browse Lyrics.com

    Our awesome collection of

    Promoted Songs

    »

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    Who released the album "Future"?
    A Justin Beiber
    B Don Diablo
    C Jaden
    D Ludacris

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!