Ikali Mmanwu
Fada OmenukoJesus
Become A Better Singer In Only 30 Days, With Easy Video Lessons!
Ike ka ike anyi ji biri (Uhuhuhhhhhhhhhh) Egwu kanyi jiri bia Mkpalite odogwu kanyi jiri bia Ewuoooooo uhuhuhhhhhh Uduu duu kwenu ike ka ike Ozoigbo mmanwu eji aba mba Mmanwu igakwa etikwe igakwa etikwe bilieeee Orue ka osi eru e Mmanwu onu mu ekenee gi o Imana abu otutu kam jiri bia Agbakwu izu na agbakwa ozo Iyieeeee onu mu ekene gi o Elu uwa sikwam kenee gi o Omenuko nekele gi o Afa otutu kam jiri bia Ofalla ike kam na agbara odogwu Imana ihe-imere nona ede Ihe imere n'ona ede Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo Eto dike na nke omere Nganga azakwanu oku ozo Eyiiiiii Ijele ndi nso Ijele ndi nso Odumodu okemmiri nebu ogwe Akataka mmanwu neti onwee Igodo okeosisi adighi atu mkwe Achukata arupuo ala anya afu mmuo Nnekwute mmanwu nonwee Ibalu mmanwu ubochi nchi anyi amara odogwu Maka ndi balu mmanwu na mgbaaja Ike kete korie amaa buru odogwu Ye ye ye ye ye Iyo kokokoo Ye ye ye ye ye ye Iyo kokokoo Ufodu yiri mmanwu for sale Akwaa adoo mkwudo ma-anaa Odibendi nkuzi anyi ji ama odogwu Jere puta nogbo mmanwu emegharia ahu Tukwe ya Ijele ndi nso (Ikali Mmanwu) Ijele ndi nso (Ikali Mmanwu) Okwa gi wara mgbidi na nile (Ikali Mmanwu) Itiri pharaoh mmanwu mmanwu ojiri tie (Ikali Mmanwu) Wee gosi onwe gi umu izrel jiri tie (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo ye ye ye ye ye Ikali Mmanwu Iyo kokokoo Ikali Mmanwu Ye ye ye ye ye ye Ikali Mmanwu Iyo kokokoo Idinu gbogbo Mbakaogu jinu ekpere nebu agha Umu adoration netiri gi ube Ebube muonso nakwa ebere gi ube (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo Gozie nwokeke nakporo gi ubo OmenukoJesus naguru gi egwu a Ndi nanu olum nagbara gi egwu (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo Ndi imere ogaranya nachuru gi aja nenyere ogbenye aka Owara uzo nikpa kimere umu afo igbo Okaibe bu akara nyiri umuafo igbo (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo Okpataozuora bu akuchie gburugburu (Ikali Mmanwu) Emoney nnekwu ego nwere nku (Ikali Mmanwu) Mighty mighty nwannem bu afuonu Ikali Mmanwu Ibunu odogwu Idinu gbogbo Chief Henry okolieabo Ezechiononandochukwu global Nwanne comrade aghaka okolieabo Odibooha nuli Political prophet Ibunu odogwu Joe zaza joe zaza addressi ndi Ekwulobia Engineer johnbosco onunkwo Akaekpuchionwa numuchu Mr chucky ezenwa CEO dubai estate awka CEO gss group Akuchinyerenwata nachina niga adi MNK ohamadike His excellency Peter Gregory obieze Ndi nacho odimma umuafo igbo doo doo doo (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Ibunu odogwu Obi Jackson n'okija (Ikali Mmanwu) Chief Kenneth obalum (Ikali Mmanwu) Na Chief donatus ajamma akpamgbo (Ikali Mmanwu) Mmiri enwe iro na nando Ibunu odogwu Ibunu odogwu Arthur eze ozoigbondu nukpo (Ikali Mmanwu) Senator Dr Ifeanyi uba ebubechukwuuzo (Ikali Mmanwu) Umuigbo jewe ejewe anawa ebubedikeuzo (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo Flavour na phyno fino (Ikali Mmanwu) Oliver dcoque osadebe newu ewu (Ikali Mmanwu) Mmanwu anyi tiri bunu oji chi ji eje ana (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo Ebubedike igbo ogadagidi (Ikali Mmanwu) Sir Pete edochie onumu ekene gi (Ikali Mmanwu) Umuigbo nke onye chiri ya zelu doo doo doo Idinu gbogbo Ibunu odogwu Zubby mich ezendiara (Ikali Mmanwu) Notutu umuigbo chukwu mere eze (Ikali Mmanwu) OmenukoJesus onumu ekene unu doo doo doo (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo I ye ye ye ye ye (Ikali Mmanwu) Iyo kokokoo (Ikali Mmanwu) Ye ye ye ye ye ye ye (Ikali Mmanwu) Iyo kokokoo Idinu gbogbo Otu ibuo ito ino ise isii He is a great and mighty god am talking about you wanna see Ufodu zakwara odogwu ha balu mmanwu they can afford hennesy And some think they are great and mighty na ha no na mba ofesii If you ask me what I think And I will tell you what I know God is the greatest and to him belongs the glory all alone Yea ijee OJM Orue ka osi eru e Mmanwu onu mu ekenee gi o Imana abu otutu kam jiri bia Agbakwu izu na agbakwa ozo e Iyieeeee onu mu ekene gi o Elu uwa sikwam kenee gi o Omenuko n ekele gi o Afa otutu kam jiri bia Ofalla ike kam naagbara odogwu Imana ihe imere nona ede Ihe-imere nona ede Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo Asim Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ebube ikali mmanwu e (Ikali Mmanwu) Ibunu odogwu Idinu gbogbo
The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Ikali Mmanwu Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 5 Jun 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/8475802/Fada+OmenukoJesus/Ikali+Mmanwu>.
Discuss the Ikali Mmanwu Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In