N'iru N'iru Remix [Remix]
Kolaboy, Chinaza Ada Igbo
The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com
Osisi hụrụ m na atụ nkwe, ifufe majie ya ọnụ oo Ụwa m bịara mụ na Chi moo oké m akọla moo Osisi hụrụ m na atụ nkwe, ifufe majie ya ọnụ oo Ụwa m bịara mụ na Chi moo oké m akọla moo Ọ ga adịrịri m mma na Eke, Ọ ga adịrị m mma na Orie, Ọ ga adịrị m mma na Afọ, Ọ ga adịrị m mma na Nkwọ, Iseee N'iru N'iru ka m na aga N'iru N'iru ka m na aga N'iru N'iru ka m na aga Forward ever, forward ever ee Onye sịrị na m agaghị adị o, ọ manree - ọmanre Onye sịrị na m ama dị mma, ọ manree - ọmanre Onye sịrị na afịa m agaghị azụ, ọmanree - ọmanre Whoever say, I no go progress, ọmanree - e no go work Akụ fecha na enu, omecha dara awọ Sọọ time ka ọ ga take, nwanne just na agba mbọ Anụ gbana tata, ị mana echi bụ owere nchi Onye gburu ngwere taa, echi nwere ike igbu nchi So I put work, aim bụ ka m kụọ ka clock, Godforbid I no go loose Nwanne maka abụro m nut Ịna doubt m thomas, sị na egwu m amanru north Mana kita m baa na boot, even pastor want to jot So I sey this, nwoke bụ a big, echi dị ime and ịma na ọ mụ na ekiki Asị m odia, I sey this Nwoke bụ a big, echi dị ime, and ịma na ọ mụ na ekiki ekiki Ọ ga adịrịri anyị mma na Eke, Ọ ga adịrị anyị mma na Orie, Ọ ga adịrị anyị mma na Afọ, Ọ ga adịrị anyị mma na Nkwọ, Iseee N'iru N'iru ka anyị na aga N'iru N'iru ka anyị na aga N'iru N'iru ka anyị na aga Forward ever, forward ever ee Onye sịrị na anyị agaghị adị o, ọ manree - ọmanre Onye sịrị na anyị ama dị mma, ọ manree - ọmanre Onye sịrị na afịa anyị agaghị azụ, ọmanree - ọmanre Whoever say, you no go progress, ọmanree - e no go work I go prosper, ee you go prosper Anything good you dey do, you go prosper Call your own, your own e go answer Say say say, I say you go prosper Ụmụ Igbo lelele, Chinaza Ada Igbo, ọ mụ na ekwu o Ọfọ m na agọ mgbe nile and everyday Ọ ga adịrịri anyị mma na Eke, Ọ ga adịrị anyị mma na Orie, Ọ ga adịrị anyị mma na Afọ, Ọ ga adịrị anyị mma na Nkwọ, Iseee N'iru N'iru ka anyị na aga N'iru N'iru ka anyị na aga N'iru N'iru ka anyị na aga Forward ever, forward ever ee So I sey this, nwoke bụ a big, echi dị ime and ịma na ọ mụ na ekiki Asị m odia, I sey this Nwoke bụ a big, echi dị ime, and ịma na ọ mụ na ekiki ekiki
The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com
Written by: Chinaza Okoroafor, Chinonso Victor
Lyrics © Sound of Heartbeatx
Lyrics Licensed & Provided by LyricFind
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"N'iru N'iru Remix [Remix] Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 28 Apr. 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/7286596/Kolaboy/N%27iru+N%27iru+Remix+%5BRemix%5D>.
Discuss the N'iru N'iru Remix [Remix] Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In