Nnuku Nna
Jlyricz
The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com
Ahh Ehh Eze'm o onye obioma Onye ebere onye amamihe Chukwu nna'm o so gi ker'uwa nile N'ihe nile di n'ime ya Eze ebube aga ma tu oro gi mma mma Tu oro gi mma mma Tu oro gi mma mma Onye nwem o Aga ma tu oro gi mma mma Tu oro gi mma mma Tu oro gi mma mma Onye nwem o So gi kam ga kpo Chukwu So gi kam ga kpo Onye nwe'm o So gi kam ga kpo Eze'm o So gi kam ga kpo Onye amamihe eh eh eh Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nnuku nnuku nna Nani gi bu nkem o Nani gi kam ga fe (odighi onye odighi onye odighi onye) Nani gi bu nkem o Nani gi bu chi'm o (odighi onye odighi onye odighi onye) Odighi onye di ka gi Odighi onye di ka gi eh Na ni gi eh kam ge fe Odighi onye di ka gi Odighi onye di ka gi eh Na ni gi eh bu chim o So gi kam ga kpo Chukwu So gi kam ga kpo Onye nwe'm o So gi kam ga kpo Eze'm o So gi kam ga kpo Onye amamihe So gi kam ga kpo Chukwu So gi kam ga kpo Onye nwe'm o So gi kam ga kpo Eze'm o So gi kam ga kpo Onye amamihe eh eh eh Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nna Nnuku nnuku nnuku nnuku nna
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Nnuku Nna Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 9 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/6728890/Jlyricz/Nnuku+Nna>.
Discuss the Nnuku Nna Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In