Gafee

ChrisWiner

0 fans

ChrisWiner


3:37

 Become A Better Singer In Only 30 Days, With Easy Video Lessons!

Onye no n'ulo putezi
Onye no n'ambara
Agbalagala na chriswiner abialanueee
Yeah, hai, chriswiner
Ihe obula omasiri ha ha mee
Ha mee
Ihe m ma bu chi g'edu anyi gafee
Gafee
Olulu obula ha gwuru gi wufe
Wufee
Ajo mmadu ajo mmo gbafue
Gbafue
Chuku biko bia duru anyi gafee
Gafee
Ekwela ka ha were mmadu memie
Memie
Ihe ha dere degide anyi kagbue
Kagbue
Kaha mara n'ibu chi anyi n'ezie
N'ezie
Ekwela ego anyi ji n'azu ahia gbarie
Gbarie
Mana ida iberibe were nke gi tarie
Tarie
I mara ginwa jiri aka gi jehie
Jehie
Nwanne ifulanu na chriswiner emerie
O merie
Duru duru gafee gafee that is what we sing as song
And that's what we talk about Hear us now we pray aloud
When we pray we no dey shout
We believe we no dey doubt
Can you imagine except ya du gi gafee
When you have a problem then onweghi onye g'aju ese
They will laugh and smile with you but ha n'ile bu ochi-eze
O kwa mmadu ka anyi neze
You doubt it, juo oha na eze
No chuku ka anyi ga eme eze
So ya ka anyi ga nefe
E ruo n'umunede
Umu guys g'agbakotanu, ha ga akpo gi dede
If you didn't show them love
Ha gasi gi lele
This our guy na rugged guy
O nakpa ka pele, o nakpa ka pele
Ihe obula omasiri ha ha mee
Ha mee
Ihe m ma bu chi g'edu anyi gafee
Gafee
Olulu obula ha gwuru gi wufe
Wufee
Ajo mmadu ajo mmo gbafue
Gbafue
Chuku biko bia duru anyi gafee
Gafee
Ekwela ka ha were mmadu memie
Memie
Ihe ha dere degide anyi kagbue
Kagbue
Kaha mara n'ibu chi anyi n'ezie
N'ezie
Ekwela ego anyi ji n'azu ahia gbarie
Gbarie
Mana ida iberibe were nke gi tarie
Tarie
I mara ginwa jiri aka gi jehie
Jehie
Nwanne ifulanu na chriswiner, emerie
O merie
Tukwasanu chineke obi n'oga enye unu ori aku
Gi na ya g'anatu ma oga n'edozi aku
Maka ihe oma o na n'eme na nedu gi, aga eji gi ama atu
Putu putu every day, otu a ka i ga n'asu
Umu mmadu every way
Akuko gi, ka ana n'ako
Maka na aga ejigi amatu
A doomu unu aka n'anti
Ke ka nke ebe umu nwoke no
Ya buru n'iluola nwanyi na abatanu n'oge
O bughi ebunye gi nri abali isi mba n'idigo ok
Idi ok, your family odi ok no, they have been waiting for you so, they are not ok
So, na abatanu n'oge
Anwubigala mmanya oke
Obughi ewata mmanya na cup
I buru n'onu wom
Asi n'ozo ka foro n'ite, i si ka ewetekwuo
Mmadu kwupu okwu n'onu itigbuo zogbuo, my guy, your life is like that, amuru gi mgbe gboo
So n'abatanu n'oge
Ihe obula omasiri ha ha mee
Ha mee
Ihe m ma bu chi g'edu anyi gafee
Gafee
Olulu obula ha gwuru gi wufe
Wufee
Ajo mmadu ajo mmo gbafue
Gbafue
Chuku biko bia duru anyi gafee
Gafee
Ekwela ka ha were mmadu memie
Memie
Ihe ha dere degide anyi kagbue
Kagbue
Kaha mara n'ibu chi anyi n'ezie
N'ezie
Ekwela ego anyi ji n'azu ahia gbarie
Gbarie
Mana ida iberibe were nke gi tarie
Tarie
I mara ginwa jiri aka gi jehie
Jehie
Nwanne ifulanu na chriswiner emerie
O merie
Ifugonu his excellency dave umahi
Aku bara oha 1
O gafego
Ka obu ifeanyi uba
Aha umu igbo ji eje mba
Emeka ofor
Emeka okonkwo
E money
Anyi chuks
Na cheif john njoku
Unu jeweoooh
Ekwela ego any ji n'azu gbarie
Mana i daa iberibe were nke gi tarie, i mara ginwa jiri aka gi jehie
Nwanne ifulanu na chriswiner emerie

 Become A Better Singer In Only 30 Days, With Easy Video Lessons!

Written by: Kevin Madubuike

Lyrics © DistroKid

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the Gafee Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "Gafee Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 8 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/5781282/ChrisWiner/Gafee>.

    Missing lyrics by ChrisWiner?

    Know any other songs by ChrisWiner? Don't keep it to yourself!

    Watch the song video

    Gafee

    3
    0     0

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    Adele: "So hello from the other side, I must've called a ______ times".
    A hundred
    B thousand
    C thousands
    D hundreds

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    ChrisWiner tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io


    Think you know music? Test your MusicIQ here!