Nnunu
Phyno, Stormrex
The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com
Haa! Shawty u feeling me haa Mua na feel kwa ya true Mana asa o bula ga emere m mentere Mua ga free kwa ya And I bia gosie go na enwe power Anyi ga egree pu ya true Lekwa men fancha bukwa my men Anyi ga erecha kwa ya Abata ram club n'acho better girl M fuu a better girl O sie m phyno change ur channel Ihe Ibu n'ukwu bu kwa ebelebe Ima na nwata bu elenene When she put it on me and she grind it Mere ihe m jigede ya ka u bu edemede Nwata n'ato kwa m biri biri And men jikwa change kiri kiri Biko hapu m bia gwanu nwata ihe M ji food eme nini haa! Ooo no need no need to wait o oga wait Ooo show me show me your face o I dey wait o mbadaba isi mbadaba Ima zie kwa so ihr n'adi gi mma bu ihe mbadaba Ukwu mbadaba unu di mbadaba Ima so ihe na di gi mma bu ihe mbadaba Ima zie kwa na chicks yakpa umu nnunu Ima na nkem ato ka umu nnunu Ngwa gwanu amaka umu nnunu O bu ocha ka o maka umu nnunu Ikenna kuga large onye nnunu Uchenna taaga cash onye nnunu Nnanna yee to match onye nnunu Phyno nwa amama eze nnunu Etewe etewe etewe nwanta etewe Sempe sempe nwa sempewe sempe Tekasiwa tekasiwa tekasiwa tekasiwa Kukasiwa kukasiwa kukasiwa eze nnunu Nnunu macha rikwa anyi ka puru ya true O so afa ya buru kwa precious anyi ga tiripu ya Mana nnunu ahu buru kwa my type agam e follow kwa ya O so ya buru just for one night anyi ga egwodo kwa ya Abata ram club n'acho my bonus M nwe fuu a better girl O sie phyno change ur focus Ihe ibu n'ukwu gi bukwa ebelebe Ima na nwata bu enene When she put it on me and grind it Mere m ji e jede ya ka o bu edemede Nwata na ato kwa m biri biri And men jikwa change kiri kiri Biko hapu nu m bia nu gwa nwata ife m ji food eme nini Ooo no need no need to wait o oga wait Ooo show me show me your face o I dey wait o Mbadaba isi mbadaba Ima zie kwa so ihr n'adi gi mma bu ihe mbadaba Ukwu mbadaba unu di mbadaba Ima so ihe na di gi mma bu ihe mbadaba Ima zie kwa na chicks yakpa umu nnunu Ima na nkem ato ka umu nnunu Ngwa gwanu amaka umu nnunu O bu ocha ka o maka umu nnunu Ikenna kuga large onye nnunu Uchenna taaga cash onye nnunu Nnanna yee to match onye nnunu Phyno nwa amama eze nnunu Etewe etewe etewe nwanta etewe Sempe sempe nwa sempewe sempe Tekasiwa tekasiwa tekasiwa tekasiwa Kukasiwa kukasiwa kukasiwa Eze nnunu kedu maka pino pino umu nnunu Storm nwa baby umu nnunu JB nwa lady umu nnunu Onyeke ibu kwa ya umu nnunu Bond nwa mama onye nnunu Fatboy nwa mama onye nnunu Flavour nwa mama eze nnunu Aru m choro nnunu umu nnunu My body wants umu nnunu Fine girls bu so nnunu Ima ojike bukwa nnunu umu nnunu Chilaku choro nnunu onye nnunu Oloye choro nnunu onye nnunu Hi brand choro nnunu onye nnunu Ma osama choro nnunu eze nnunu Haa fuu nnunu enweputa cha afo guys akpaa Major bangs okwa ina ku beat na eri kwa nnunu
Struggling with Nnunu? Become a better singer in 30 days with these videos!
Written by: ARCHIBONG U MICHAEL, YVONNE AKUABATA OGBUOGU
Lyrics © Sony/ATV Music Publishing LLC
Lyrics Licensed & Provided by LyricFind
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Nnunu Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 10 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/2497018/Phyno/Nnunu>.
Discuss the Nnunu Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In