Kuwaraya Aka

ChiGosil

0 fans

ChiGosil


2:54

 The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com

Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
kuwaraya chukwu aka
Si ya na o mena
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwara chukwu aka si ya na o mena
Kuwara chukwu aka si ya na o mena
Kuwaraa ya aka
Si ya na o mena
Kuwara chukwu aka si ya na o mena

Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwara chukwu aka si ya na o mena
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Ihe o meere di ebube
juru m anya
Ihe o meere di ebube
Juru m anya
Ihe o meere di ebube
O juru m anya
Ihe o meere di ebube
O juru m anya

O nyere gi ndu
Nyere gi ahu isi Ike
O nyere gi ego
O goziri gi
Ka anyi kuwa kuwa  kuwaraya aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Ihe o meere di ebube
Juru anyi anya
Ihe o meere di ebube
O juru  anyi anya
Ihe o meere di ebube
O juru anyi anya
Ihe o meere di ebube
O juru anyi anya

Aka aka aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwaraya aka
Aka aka aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwaraya aka
Aka aka aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwaraya aka
Aka aka aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwaraya aka
Aka aka aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwaraya aka
Aka aka aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwaraya aka
Aka aka aka
Kuwa kuwa kuwaraya aka
Kuwaraya aka

 The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com

Written by: Chigosil Chigosil

Lyrics © O/B/O DistroKid

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the Kuwaraya Aka Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "Kuwaraya Aka Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 28 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/13568357/ChiGosil/Kuwaraya+Aka>.

    Missing lyrics by ChiGosil?

    Know any other songs by ChiGosil? Don't keep it to yourself!

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    What is the name of Sia's first album?
    A OnlySee
    B Colour the Small One
    C Healing is Difficult
    D Some People Have Real Problems

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    ChiGosil tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io


    Think you know music? Test your MusicIQ here!