Asi (if not for God)
Chidex Obani
The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com
Ask n'obughi Jehovah m oh Gini kam ga-eme Gini kam ga-eme ASI n'obughi Jehovah Onye kam ga akoro Onye kam ga agwa O kwa Mgbe ogbajuru doro Ibiara letam nna Chim ibiara gwom oria Asi n'obughi Jehovah m oh Onye kam ga akoro Who would I run to, iyee (Prays in the spirit) If not for Jesus I would have been dead today I would have been lost today If not for you Jesus Na who I for be Na wetin I for do You paid the price for me When all hope was lost Jesus You came to my rescue Gi Onye uwa n'achi ochi chere Jehovah ga aza gi, Jehovah n'abia Gi Onye n'ebe akwa chere, chere Jehovah n'abia, Jehovah n'abia Maka na mgbe Oge chi ruru Ogaadi ka oluebube Akwa mgbochi g'etiwa eh N'onodu obula, ogaadi ka oluebube Ndi n'amaghi ga amara N'achi anyi n'efe bu Onye mmeri Agu n'eche mba mooo ahhh Obu Onye mmeri ooh Agu n'eche mba meeee eehh Onye mmeri Agu n'eche mba Agu n'eche mba Ibu onye mmeri n'agha (Prays in the spirit)
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Asi (if not for God) Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 14 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/11363417/Chidex+Obani/Asi+%28if+not+for+God%29>.
Discuss the Asi (if not for God) Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In