Oriri Nso
Doris Ebere
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Kunibe, Kunibe, Kunibe Kunie nu k'anyi jee nu rie Kunie nu k'anyi jee nu nuo N'ihi na Chi si n'igwe Nyere anyi oriri nso K'anyi wee rie Wee nweta ndu ebighebi N'ihi na Chi si n'igwe Nyere anyi oriri nso K'anyi wee rie Wee nweta ndu ebighebi Jesu Kristi were achicha na mmanya Wee gozie ya Nye umuazu Ya si Nara nu m rie Nara nu m nuo Obu oriri nso nke onyere anyi Nara nu m rie Nara nu m nuo Obu oriri nso nke onyere anyi Kunibe, Kunibe, Kunibe Kunie nu k'anyi jee nu rie Kunie nu k'anyi jee nu nuo N'ihi na Chi si n'igwe Nyere anyi oriri nso K'anyi wee rie Wee nweta ndu ebighebi N'ihi na Chi si n'igwe Nyere anyi oriri nso K'anyi wee rie Wee nweta ndu ebighebi Achicha n'enye ndu Obara di oke onu Jesu nyere anyi N'oge ikpeazu Rie! Nuo! Nweta ndu ebighebi Obu oriri nso nke onyere anyi Kunibe, Kunibe, Kunibe Kunie nu k'anyi jee nu rie Kunie nu k'anyi jee nu nuo N'ihi na Chi si n'igwe Nyere anyi oriri nso K'anyi wee rie Wee nweta ndu ebighebi N'ihi na Chi si n'igwe Nyere anyi oriri nso K'anyi wee rie Wee nweta ndu ebighebi
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Oriri Nso Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 14 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/11124242/Doris+Ebere/Oriri+Nso>.
Discuss the Oriri Nso Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In