Song parody of

Chukwu

by Dimma

Here's where you get creative! Use our cool song parody creator to make a totally new musical idea and lyrics for the Chukwu song by Dimma.

Simply click on any word to get rhyming words suggestion to use instead of the original ones. You may also remove or alter entire lines if needed — when you're done save your work and share it with our community — have fun!

  • English (English)
  • Français (French)
  • Español (Spanish)

Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu, onye oma mkpuru obi m ooo Chukwum ee, agu n'eligwe Chukwu Agbanwò dike izu, òkwa agbagharìsìa ya Chukwu eee, oje na mmùò Chukwu Mgbe ogbajuru doro, okwa gi ka m na-akpo! Mgbe ihe siri ike nnam, òkwa gì ka m na-akpò! Chukwu mù eeee! Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Ude asuru na mba, anu ya na mba ozo eee Onye kwuru okwu na Jerusalem, omee na Capernaum Ùta gbawara ili eee, were turu ugo were lota Ano m etu gi Dike, agù na onwe ya Dike! Ha sì na ibu ebube dike, msi na ikariri ebubedike! Dike! Dike! Dike! Tùòrò m ya Dike! Dike! Dike! Dike! Tuòrò m ya Dike! Dike, Dike na mba, Dike! Tùorò m yà Dike! Dike! Dike! Dike! Ooow ooow! Dike, Dike nà mba, Dike! Chukwu m eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu m eee! Ebubedike, onye mna akpò oku òza m oo! Agù na eche mba! Oloro ihe, loro ihe loro enyi, Chim ooo! Òwù ya ka m na akpò, òkwa gì bù Chukwu m eee! Dike! Dike! Dike! Òbù Dike na mba! Onye akpòrò oku, òzà Ugborough asaa, Dike Dike, Chim oooooo! Tuorò m ya Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee! Tùòronù m ya Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu m oooo! Ezem oooo! Obi ùtò m oooo! Agù na eche mba! Chim oooo! Chim oooo! Chim oooo!

Done creating your parody?

Don't keep it to yourself! Save it now so you can share it with the rest of the world!

Browse Lyrics.com

Our awesome collection of

Promoted Songs

»

Quiz

Are you a music master?

»
Which broadway musical has the song “Loud”?
A Matilda
B Wicked
C Frozen
D Hamilton

Free, no signup required:

Add to Chrome

Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

Free, no signup required:

Add to Firefox

Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

Dimma tracks

On Radio Right Now

Loading...

Powered by OnRad.io


Think you know music? Test your MusicIQ here!