Song parody of
Sad ina German
by 1Milli
Here's where you get creative! Use our cool song parody creator to make a totally new musical idea and lyrics for the Sad ina German song by 1Milli.
Simply click on any word to get rhyming words suggestion to use instead of the original ones. You may also remove or alter entire lines if needed — when you're done save your work and share it with our community — have fun!
I rather stay sad in a german than to be happy on a bare 10 toes
Nke emere juo oyi homie anyi ga akabaru mee ya ozo
Bia way chupadokwa money maka onye ji igu ka ewu n' acho
And iweluba the money ifu na onye ji ego ka uwa na acho
We came ina benz like skrr...
Boy we whip in a foreign
Gbaa torch iga afu
N' obulo ife iche n' aku
Ibia nso iwelu update imalu ife ekwe n' aku
Grind hard get paid ka imalu ife ego n' aso
The boy na emezinu sure plug
Counter balance egbe bulu laptop
Bulu kala kwechili na junction
Chupado mgbada akpa ya Bu sure sure
Maka obele oge onalu ma gunshot
N' ime anyasi n' atu yankee bomb
Mana the Boy enwelo 1 Joy kpatalu Oji akolu mgbada akuko love
Mgbada Hong Kong wee chestialum consignment box
Just along the way consignment efuo mgbada wee si n' oga afu isi ya
That same box melu boys young boss and that same box gbanyee men turn up
Okwa that same box ka your pastor n' alu gi Na church
Sad ina German
I rather stay sad and cry in a German
No 10 toes ain't no brother here doing 10 toes
Oro akoba onu anyi e shift be
Obanye n' Okwu ego anyi ekpumite
My pastor fu Akpa m nwebe okwukwe
Ma obulo Okwu ego bulu Ihe ibu jebe
Just gbagoo agbogo

Kwado akwado oo
I puta na okporo sapee anya gi o
Ka m Na' agwagi oo imebe Anya ula here Erie anya gi o
Are you good to go? Ama m Na' in wee umbrella n' cover gi o
Pull up n' uchichi ka Onyenche
Shotgun on my right flashlight on my left
Amum Anya abali agba aka iweta biz n' oge anyi analu aka
Onye n' Ako tuuu ndi Ume afia ebe slim ji Facey ya analu aka
Usu enwelu onu hey mba
Hushppuppi Adiro azu afia timber
Sooso 1 slip fit make you bigger
Abulo no dull gather more liver
The pains di there but the blessings bigger
Nwanne inalu aka o igbanyelu ndi ilo gi cinema
Okwaa gi n' aka make sure Na mama gi n' ebecha
Ka anyi kwoyaliba nu online maka men n' Emekwa ihe online
Men n' Ebulu Ike online
Men n' apiakwa Igwe online
Men n' agbalu ego online
Nwa ni putabanu online
Ma ni batabanu online
N' ime ogbe
Ka anyi kwoyaliba N' ime ogbe
Maka Eze mulu men amu n' ogbe
Maka men na ebulugo Ike ogbe
Men n' apiakwa igwe n' ogbe
Men efolu Ike n' ogbe
Men n' agbalu ego n' oge
Men n' ewelu ego n' oge