Song parody of

Egwu Ndi Oma

by Flavour

Here's where you get creative! Use our cool song parody creator to make a totally new musical idea and lyrics for the Egwu Ndi Oma song by Flavour.

Simply click on any word to get rhyming words suggestion to use instead of the original ones. You may also remove or alter entire lines if needed — when you're done save your work and share it with our community — have fun!

  • English (English)
  • Français (French)
  • Español (Spanish)

Selebi Obododelu Obododelu gim gim Obododelu Obododelu gim gim Obododelu Obododelu gim gim Oyorima Anyawu otutu biko bia gbalu egwu (Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Opulu ije nwanyi egwu aputa ogbo (Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Mmiri to rado ga gbawa ochi agbu aru (Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Electric nwayi biko bia gbulu egwu (Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Iyelele Anyi e kulie Iyelele Anyi a bata (Anyi a bata na ogbo) Iyelele Ona a apkutu Chai Iyelele Fa na enenele Aka na eti igba Tibelum igba mo Onu na ebu oja Bubelum oja mo Onye u ba kwara Ngwa kpo- ka anyi jebe lu Ife chukwu kuru ga eme (Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Ugo nwa mo asam gba be egwu (Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Mmiri to rado ga gbawa ochi agbu aru (Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Iye ada di iche mo Ada mu gba be egwu (Aahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Iyelele Ana mu ke Iyelele Amuma mmiri Iyelele Ona fio nu Iyelele Fa na ekwu nu Iyelele Obu m na eme Iyelele Okwa Chimu yelum o Onye ya na Chi ya so Na eru ebe o na e je Bu Chi na uzo Ugochukwu mele Eze Ife o bu bu nkili Ife chukwu kuru ga eme (Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Ayeyeye Apugo mo bia gbalu egwu (Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Udala nwa nwanyi i malu mma (Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Ugochukwu mmelu eze Egwu anyi a puta na ogbo (Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma) Obododelu Obododelu gim gim Obododelu (Mix Monster) Obododelu gim gim Obododelu ( Original Mr Flavour on the dancefloor) Obododelu gim gim ( They don’t know)

Done creating your parody?

Don't keep it to yourself! Save it now so you can share it with the rest of the world!

Watch the song video

Egwu Ndi Oma

519.6K
4,083     127

Browse Lyrics.com

Quiz

Are you a music master?

»
How many times the word "Yummy" appears on Justin Biber's Yummy hit?
A 32
B 12
C 18
D 25

Free, no signup required:

Add to Chrome

Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

Free, no signup required:

Add to Firefox

Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

Flavour tracks

On Radio Right Now

Loading...

Powered by OnRad.io


Think you know music? Test your MusicIQ here!