Bonjour Ifeanyi Ubah

King Kuku

0 fans

King Kuku

4:17
19 

 The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com

Ifeanyi Ubah idi anyi mma, Anambra state mara mma

(Ahaa) Naija kwenu, (Hey) Anambra state kwenu (Hey)
Igbo kwezuonu (Heyyyyyyy) chelukwanu kamputa

Ikwetara n'obodo a ga adi mma, Ikwetara na Anambra ga adi mma
Ikwetara na Nnewi ga adi mma, (Ebubechukwuzo o ga adi mma)

Say yes, come follow me follow me say yes
To the working senator say yes, capacity senator say yes
Ebubechukwuzo

Bonjour Dr Ifeanyi Ubah, umu Igbo fulugi n'anya
Bonjour Ebubechukwuzo, (Ah ah) eyes on the ball

The best is from Nnewi city east side, better than the rest you can find
Be anyi ga adimma with Ifeanyi,obodo nine ekwetago n' iga achi anyi
Always something new about doctor Patrick Ifeanyi Ubah
Coming up next afa Igbo efuna
Goodnews coming up for ndi Anambra
In case you don't know now you know
You are the working senator, capacity senator
Ebube ebube ebube chukwuzo
Voice of the people, choice of the people
Ebube ebube ebube chukwuzo

Bonjour Dr Ifeanyi Ubah, umu Igbo fulugi n'anya
Bonjour Ebubechukwuzo, (Ah ah) eyes on the ball

Ikwetara n'obodo a ga adi mma, Ikwetara na Anambra ga adi mma
Ikwetara na Nnewi ga adi mma, (Ebubechukwuzo o ga adi mma)
Ikwetara n'obodo a ga adi mma,Ikwetara na Anambra ga adi mma
Ikwetara na Nnewi ga adi mma, (Ebubechukwuzo o ga adi mma)
Say yes, come follow me follow me say yes
To the working senator say yes, capacity senator say yes
Ebubechukwuzo

Bonjour Dr Ifeanyi Ubah, umu Igbo fulugi n'anya
Bonjour Ebubechukwuzo, (Ah) put God first

Do your best, leave the rest, we say yes, you are blest
Dear heavenly father, nna anyi nke bi n'Igwe
We come before your holy throne this day, this day
Asking you dear lord to show us the true way, the right way
The lead way
Ana ekwu ekwu, ana eme eme ebube ebube ebube chukwuzo
Government of the people for the people by the people
Ebube ebube ebube chukwuzo

Eze ebighebi, onye ahu merem eze nga eme ya eze ebighebi
Onye ahu merem eze nga eme ya eze ebighebi

Bonjour Dr Ifeanyi Ubah, umu Igbo fulugi n'anya
Bonjour Ebubechukwuzo, (Ah ah) eyes on the ball

Ikwetara n'obodo a ga adi mma, Ikwetara na Anambra ga adi mma
Ikwetara na Nnewi ga adi mma, (Ebubechukwuzo o ga adi mma)
Ikwetara n'obodo a ga adi mma, Ikwetara na Anambra ga adi mma
Ikwetara na Nnewi ga adi mma, (Ebubechukwuzo o ga adi mma)
Say yes, come follow me follow me say yes
To the working senator say yes, capacity senator say yes
Ebubechukwuzo

Bonjour Dr Ifeanyi Ubah, umu Igbo fulugi n'anya
Bonjour Ebubechukwuzo, (Ah ah) eyes on the ball

Ikwetara n'obodo a ga adi mma, Ikwetara na Anambra ga adi mma
Ikwetara na Nnewi ga adi mma, (Ebubechukwuzo o ga adi mma)
Ikwetara n'obodo a ga adi mma, Ikwetara na Anambra ga adi mma
Ikwetara na Nnewi ga adi mma, (Ebubechukwuzo o ga adi mma)

Let's make the planet cool again.....let's hold hands

 Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer

Written by: Nwabufo Atusiubah

Lyrics © DistroKid

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the Bonjour Ifeanyi Ubah Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "Bonjour Ifeanyi Ubah Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 27 Apr. 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/4513999/King+Kuku/Bonjour+Ifeanyi+Ubah>.

    Missing lyrics by King Kuku?

    Know any other songs by King Kuku? Don't keep it to yourself!

    Watch the song video

    Bonjour Ifeanyi Ubah

    162
    14     0

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    “I want it all, I want it all, I want it all and I want it now.”
    A Queen
    B Aerosmith
    C The Cars
    D Foreigner

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    King Kuku tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io

    Think you know music? Test your MusicIQ here!