Oyoom (feat. Jay Mark)

Johnny chant

0 fans

Johnny chant


4:19
#1

 The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com

Onye chotara nwanyi chotara Ezi Ihe
Oga onwetekwa Ngozi si na chukwu
Unu ahula na chimu agoziemu
Umu biaziya soromu toochukwu
Ije love okwa ya ka mu na akolunu
Ife Di mma so ya ga eri mu ego
Unu afula na nwamu worthulu ya nu
Nwa biaziya sorom ka anyi lawaziyaa
Oyoo oyooo Nwa Oma
Nwa Mara mma na o chara acha na obu so mma
Oyoo Ugomoo bu so mma
Nwaoma biaziya Kanyi biri oo nu uwa
Oyoo oyooo Nwa Oma
Nwa Mara mma na o chara acha na obu so mma
Oyoo Ugomoo bu so mma
Nwaoma biakene Kanyi biri oo nu uwa
Ofe Mara mma, obu ego siriya nu
Nwanyi manaria puta na ogbo kanyi nele
Obi Di ya achalugo nwanyi
Nwa lechaba lechaba lechaba
Ife mu fulu okwa ya ka mu ne ekwunu
Ona Amuli,Obi ya Di Sali sali
Omalicham oo Omuma asalu
Nwa biaziya sorom ka anyi biri
Oyoo oyooo Nwa Oma
Nwa Mara mma na o chara acha na obu so mma
Oyoo Ugomoo bu so mma
Nwaoma biaziya Kanyi biri oo nu uwa
Oyoo oyooo Nwa Oma
Nwa Mara mma na o chara acha na obu so mma
Oyoo Ugomoo bu so mma
Nwaoma biaziya Kanyi biri oo nu uwa
Oyoo oyooo Nwa Oma
Nwa Mara mma na o chara acha na obu so mma
Oyoo Ugomoo bu so mma
Nwaoma biakene Kanyi biri oo nu uwa
Ifugokwa na nwa dika gold
Ime obi ya bu so love
Anya ona ele o dikwa hot
Ichoba achoba odi scarce
Asam enweghike Igbakwa last
Chukwu Okike ibu my hope
Tinyerem aka with love
Ka Uwa anyi Di uso ka jollof
Oyoo oyooo Nwa Oma
Nwa Mara mma na o chara acha na obu so mma
Oyoo Ugomoo bu so mma
Nwaoma biaziya Kanyi biri oo nu uwa
Oyoo oyooo Nwa Oma
Nwa Mara mma na o chara acha na obu so mma
Oyoo Ugomoo bu so mma
Nwaoma biaziya Kanyi biri oo nu uwa

 Become A Better Singer In Only 30 Days, With Easy Video Lessons!

Written by: Johnbosco Okafor, Johnmark Okafor

Lyrics © O/B/O DistroKid

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the Oyoom (feat. Jay Mark) Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "Oyoom (feat. Jay Mark) Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 14 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/13696414/Johnny+chant/Oyoom+%28feat.+Jay+Mark%29>.

    Missing lyrics by Johnny chant?

    Know any other songs by Johnny chant? Don't keep it to yourself!

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    Roger Taylor is the drummer in which band?
    A Pink Floyd
    B AC/DC
    C Queen
    D The Rolling Stones

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    Johnny chant tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io


    Think you know music? Test your MusicIQ here!