Ndi Anyi Bú [original version]
Onwurah Chibuike, Chibuike adibe
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Akwa thundaa thundaa shiiinel X2 2Y Mexino Ajoanu X2 Anyi adi asi ndo! Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Xino! Ima ndi anyi bu? Anyi di bad ka utaka N'agba ha ka ukpaka Ha na ene Anyi ka anyi amaka Ha Malo n'anyi si akpaka Gwa ha ka ha nyee anyi azu aka Anyi kpalu mic ha kuo aka Ndi okolu Agbaa aka Anyi na asukwa ha Adaka Nwanne adi Amakwanu anyi aka Mu na thunder na agba izu Ka anyi piatuo onye obuna cholu ime anyi abuse Gwafa n’anyi di danger ka fuse n'anyi na etinyelu people confuse Ha choo ha gaa nye anyi na news Na anyi na Eme people accuse Onye awoli ka akwa ga lose Anyi ncha Nile na akuli men Nwoke na nwanyi na ego in sane Murder committee enye anyi 10/10 Gwafa na ugbua abulozi then Anyi bia for nkuli Ngiwa bia for earn N’ime ogbe anyi nwa na ewu anyinwa dey lane Ndi kachizi ekwunwulodi pim Ya fuduzie iblock road to our fame Ima ndi anyi bu ima our aim? Aka anyi ji bia na nke gi abulo the same F*ck the fake f*ck the damn (Ikogo) Eshigi Nile bucha just in vain Anyi nwee nkuli ngiwa nwe all the pain Mana Kam juo esi begi ejee bee onye? Anyi bia for nkuli nkea bu nke oneee? Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Ok nwanne gbawa door ! My punch di omimi odika exedos Imakwa ndi Anyi Bú anamu apia gi ole Welu oso gwa ndi Obodo yi ka ha kwanaa jos Omunwa bu shiiinel thundaa onye amamaa n'obodo ka zideane Nwa Obodo ka anyi bu ineezia ifu n'anyi na akuzi une If you enta my street nkusia gi, idi ka nkpuru ube Anyi biara for fame obulo ikpuye onu Ikookwa tuuu! Ibisa aka gi ibulu ikputu onu Hapusia ndi iro na agbalum oso n'oru Nezie Anya ifu na akpozi the main osoluoku My rap make the dead feel alive obukwa nnukwu oru Kita anam enye nsogbu n'obodo ana achizim acho Admin nwanne obulo onu iwe gi adigo oku Muna Mexino atugo down ka alusi ngwanu gbanaba oso Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu) Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa Anyi na enye nsogbu!!!! Imkawa ndi Anyi Bú Imakwa imakwa ndi Anyi Bú n'obodo aa Tony best limited nwanne ima onye obu? Onyebuchi Igwe nkpor uno n'enye nsogbu ima onye obu? Sewaaaa n'obosi Chinyelugo ima onye obu? Okoto obulu uzo onye onitsha asim ima onye obu? Olisa attah n'agbarisi Obodo nwanne ima onye obu? Aka Odo n'enye nsogbu Isi agu n'enye nsogbu Kedu maka oga anyi ntu nwanne asim ima onye obu? Frizkid ima onye obu? Evergreen ima onye obu? Ana ekwu maka Range and star boy fa n'enye nsogbu Burna B I ima onye obu? Kosix ima onye obu? Sketch ima onye obu? Wiz Jerry ima onye obu? Emiriate ima onye obu? Sooflashy ima onye obu? Taaa o ka bu your nigga 2y mexino Thunder thunder shiiinel Range on the building Onwezi The Street gee Daa peace maker Taa Ajoanu
Become A Better Singer In Only 30 Days, With Easy Video Lessons!
Written by: Chibuike Adibe, Onwurah Chibuike
Lyrics © Onwurah chibuike
Lyrics Licensed & Provided by LyricFind
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Ndi Anyi Bú [original version] Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 30 Apr. 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/11843401/Onwurah+Chibuike/Ndi+Anyi+B%C3%BA+%5Boriginal+version%5D>.
Discuss the Ndi Anyi Bú [original version] Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In