Ekwueme [Album]

Osinachi Nwachukwu, Prospa Ochimana

 Become A Better Singer In Only 30 Days, With Easy Video Lessons!

Onye nwe anyi ezitewo
Ndi mmoziya ka ha nonyere anyi
You are the living God o
Eze no one like you
Ekwueme ekwueme
Ekwueme ekwueme
You are the living God o
Eze no one like you
Ekwueme ekwueme
Ekwueme ekwueme
You are the living God o
Eze no one like you
Speaking in tongues
You are the living God o
Eze no one like you
Speaking in tongues
Eze no one like you

You're my healer you are my keeper
My restorer my life-giver
You are the living God o
Eze no one like you
No one can do me like you do
No one can touch me like you do God eh
You are the living God o
Eze no one like you

You picked me from the miry clay
Set my feet on the rock to stay
You are my promoter you are my defender
You are the living God o
Eze no one like you

Okechi e nnukwu chi
Okechi e nnukwu chi
Nani gi bu ome okachie
Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme

Omo okachie nnukwu chi
Amama amasi amasi olori ihe loro che loro enti
Agu bata ohia mgbada awara oso
Ekwueme so gi bu ekwueme

Ihe ikwuru bu ihe ina eme
Ihe ikara bu ihe ina eme
Obu onye n'ekwu ma chim kwuchasia
Obu onye n'aturu chim uka chukwu

Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e
Inweghi onyiri amama amasi amasi
Ebube dike okechi  ekwueme
Ihe ikwu k'ina eme

Oloro ihe loro ihe loro enyi kpuru odumu n'
Oke nmanwu n'eta onwe ya
Ogbara nkiti okwu biri n' onu ya
Echeta obi esie ike gaga n' ogwu
Amama amasi amasi oje n' nmuo oje na madu chukwu oma
Obata ulo adinma
Ebube dike ebube dike ebube dike ebube dike
Ekwueme ha

Ekwueme ekwueme

Ekwueme ekwueme ekwueme
Chi jury éluigwe we ju uwa nile
Ekwueme ihe ikwuru ka ina eme
Ekwueme nani gi bu ekwueme

Ikuku aman'onya chi obioma
Ekwueme ememue ogara ngada nga
Obata ulo adi uma chukwu onye olu ebube
Ekwueme ihe ikwuru ka'ina eme

Obu onye n'aturu gi uka chukwu oma
Obudi onye n'ekwu ma ikwuchasi chukwu ebighebi
Nani gi bu ekwu eme ihe ikara bu ihe ina eme o
Ekwueme ibu ekwueme

Oke nmiri nke n'ebu ogwe
Ebighebi eligwe oke nmanwu n'eti onwe ya
Obata ulo adimma
Chukwu o chukwu o chukwu o chukwu o chukwu o
Ekwueme

Imedawomu obi chukwu oma oletara onye emejoro chukwu oma
Ekwueme chi n'echere mu so gi bu ekwueme o
Ekwuemem mu mmm ekwueme

See what you've done for me
See how you set me free
You are the living God o
Eze no one like you
See what you've done for me
See how you delivered me
You are the living God o
Eze no one like you

Eze no one like you
Eze no one like you
You are the living God o
Eze no one like you

 The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com

Written by: Prosper Ochimana

Lyrics © TUNECORE INC

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the Ekwueme [Album] Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "Ekwueme [Album] Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2021. Web. 2 Aug. 2021. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/2336535/Prospa+Ochimana>.

    We need you!

    Help build the largest human-edited lyrics collection on the web!

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    Adele: "So hello from the other side, I must've called a ______ times".
    • A. thousands
    • B. hundreds
    • C. hundred
    • D. thousand

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    Prospa Ochimana tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io


    Think you know music? Test your MusicIQ here!